Matthew 26:55 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Mgbe ahụ Jisọs jụrụ igwe mmadụ ahụ ajụjụ sị, “Unu pụtara chịrị mma agha na osisi bịa ijide m dị ka a ga-asị na m bụ onye ohi? Anọrọ m ziekwa ihe nꞌụlọ nsọ ukwu Chineke kwa ụbọchị, ma unu ejideghị m.
Igbo 2006
N'oge hour ahu Jisus siri ìgwè madu ahu, Ùnu putara chiri mma-agha na osisi ijidem, dika imegide onye nāpunara madu ihe? Kwa-ubọchi M'nọduru n'ulo uku Chineke nēzí ihe, ma unu ejideghm.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Nʼoge awa ahụ, Jisọs gwara igwe mmadụ ahụ sị, “Unu pụtara chịrị mma agha na mkpọ bịa ijide m dị ka a ga-asị na m bụ onye ohi? Anọrọla m ziekwa ihe nʼụlọnsọ kwa ụbọchị, ma unu ejideghị m.