Matthew 26:56 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Ma ihe ndị a na-eme ka ihe ndị amụma dere nꞌakwụkwọ nsọ mezuo.” Nꞌoge ihe ndị a nile na-eme, ndị na-eso ụzọ ya nile hapụrụ ya gbalaga.
Igbo 2006
Ma emewo ihe a dum, ka ihe nile ndi-amuma dere n'akwukwọ we mezu. Mb͕e ahu ndi nile nēso uzọ-Ya rapuru Ya, b͕alaga.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ma ihe ndị a na-eme ka ihe ndị amụma dere nʼakwụkwọ nsọ mezuo.” Nʼoge ihe ndị a niile na-eme, ndị na-eso ụzọ ya niile hapụrụ ya gbalaga.