Matthew 26:57 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Ndị jidere Jisọs duuru ya gaa nꞌụlọ Kaifas, onyeisi nchụaja. Ndị ozizi iwu na ndị okenye ndị Juu zukọtara nꞌebe ahụ.
Igbo 2006
Ma ndi jidere Jisus si n'ebe ahu duru Ya je rue ulo Kaiafas onye-isi-nchu-àjà, ebe ndi-ode-akwukwọ na ndi-okenye zukọrọ.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ndị jidere Jisọs duuru ya gaa nʼụlọ Kaịfas, onyeisi nchụaja. Ndị ozizi iwu na ndị okenye ndị Juu zukọtara nʼebe ahụ.