Matthew 26:58 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Pita sogidere Jisọs nꞌazụ site nꞌebe dị anya. O rutere nꞌobi onyeisi nchụaja, baa nꞌime ụlọ, sorokwa ndị na-eje ozi nọdụ ala, ka o nwee ike ịhụ ihe ha ga-eme Jisọs.
Igbo 2006
Ma Pita soro Ya n'ebe di anya, rue obí onye-isi-nchu-àjà, o we ba nime, nọdu n'etiti ndi nēje ozi, ka ọ hu ọgwugwu-ya.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Pita sogidere Jisọs nʼazụ site nʼebe dị anya. O rutere nʼobi onyeisi nchụaja, baa nʼime ụlọ, sorokwa ndị na-eje ozi nọdụ ala, ka o nwe ike ịhụ otu ihe a ga-esi bie.