Matthew 26:59 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Ndị isi nchụaja, ndị okenye na ndị ụlọ ikpe ndị Juu gbalịsiri ike ịchọpụta ebubo ụgha dị iche iche ha ga-ebo Jisọs, ka ha hụ ụzọ ha ga-esi gbuo ya.
Igbo 2006
Ma ndi-isi-nchu-àjà na nnọkọ-ikpé dum nāchọ àmà ugha imegide Jisus, ka ha we me ka Ọ nwua;
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ndịisi nchụaja, na ndịisi ikpe nʼụlọikpe ahụ nọ na-achọ ama ụgha megide Jisọs, ka ha hụ ụzọ ha ga-esi gbuo ya.