Matthew 26:6 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Jisọs jere Betanị, banye nꞌụlọ nwoke a na-akpọ Saịmọn, onye ekpenta.
Igbo 2006
Ma mb͕e Jisus nọ na Betani, n'ulo Saimon onye-ekpenta,
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Mgbe Jisọs nọ na Betani, nʼụlọ Saimọn onye ekpenta,