Matthew 26:60 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Ma ha achọtaghị ihe ọ bụla. Ọ bụ ezie na ha chọtara ọtụtụ mmadụ ndị gbalịrị ibo ya ebubo ụgha. Nꞌikpeazụ nanị mmadụ abụọ nọgidesịrị ike kwuo sị, “Nwoke a sịrị, ‘Enwere m ike ịkwatu ụlọ nsọ ukwu Chineke, wughachikwa ya nꞌụbọchị atọ.’ ”
Igbo 2006
ma ha achọtaghi, ọ bu ezie na ọtutu ndi-àmà ugha biara. Ma emesia abua biara,
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ma ọ dịghị nke ha chọtara, nʼagbanyeghị nʼọtụtụ ndị akaebe ụgha pụtara. Nʼikpeazụ, mmadụ abụọ pụtara