Matthew 26:62 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Onyeisi nchụaja biliri ọtọ jụọ Jisọs sị, “I nweghị ihe ọ bụla ị ga-ekwu banyere ebubo ndị a ha na-ebo gị?”
Igbo 2006
Onye-isi-nchu-àjà we bilie, si Ya, Ì zaghi ihe ọ bula? gini bu àmà madu ndia nāb͕agide Gi?
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Onyeisi nchụaja biliri ọtọ kwuo sị, “Ọ bụ na ị nweghị ihe ọbụla ị ga-aza? Gịnị bụ ama ndị a a na-agba megide gị?”