Matthew 26:63 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Ma Jisọs ekwụghị ihe ọ bụla. Onyeisi nchụaja jụkwara ya ajụjụ ọzọ sị, “Eji m aha Chineke dị ndụ nye gị iwu, sị gị, gwa anyị, ị bụ Onye nzọpụta ahụ, Ọkpara Chineke?”
Igbo 2006
Ma Jisus kpuchiri ọnu. Onye-isi-nchu-àjà we si Ya, Ewerem Chineke di ndu b͕a Gi iyí, ka I gwa ayi ma Gi onwe-gi bu Kraist ahu, Ọkpara Chineke.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ma Jisọs ekwughị ihe ọbụla. Onyeisi nchụaja gwara ya sị, Eji m aha Chineke dị ndụ nye gị iwu, sị gị, “gwa anyị, ị bụ Kraịst, Ọkpara Chineke?”