Matthew 26:67 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Mgbe ahụ ha malitere ịbụ ya ọnụ mmiri nꞌihu, na iti ya oke ihe otiti. Ndị ji ọbụaka ha tie ya ihe jụrụ ya sị,
Igbo 2006
Mb͕e ahu ha busara Ya ọnu-miri n'iru, ti kwa Ya aka: ufọdu we pia Ya ihe,
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Mgbe ahụ, ha gbụsara ya ọnụ mmiri asọ nʼihu, tiekwa ya aka. Ndị ọzọ maara ya ụra,