Matthew 26:70 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Ma Pita gọrọ nꞌihu ha nile sị, “Amaghị m ihe ị na-ekwu.” O biliri ọtọ si nꞌebe ahụ pụọ.
Igbo 2006
Ma ọ gọrọ n'iru ha nile, si, Amataghm ihe i nēkwu.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ma ọ gọrọ nʼihu ha niile sị, “Amaghị m ihe ị na-ekwu.”