Matthew 26:71 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Mgbe ọ pụrụ nꞌezi, nwagbọghọ ọzọ hụrụ ya, gwa ndị nwoke nọ nꞌebe ahụ sị, “Nwoke a na Jisọs onye Nazaret anọkọkwaala.”
Igbo 2006
Ma mb͕e ọ puru je n'uzọ-nbata, nwa-ab͕ọghọ ọzọ huru ya, ọ si ndi nọ n'ebe ahu, Nwoke a na Jisus Onye Nazaret nọ-kwa-ra.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Mgbe ọ pụrụ gaa nọdụ nʼọnụ ụzọ mbata, nwaagbọghọ ọzọ hụrụ ya, gwa ndị nọ nʼebe ahụ sị, “Nwoke a na Jisọs onye Nazaret nọkọrọ.”