Matthew 26:74 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Pita malitere ịbụ onwe ya ọnụ, na ịṅụ iyi sị, “Amaghị m nwoke a ma ọlị.”
Igbo 2006
Mb͕e ahu ọ malitere idu ikwù na iṅu iyí, si, Amataghm Nwoke a. Ngwa ngwa oke-ọkuku we kwa ákwá.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ọ malitere ịbụ onwe ya ọnụ, na ịṅụ iyi sị, “Amaghị m nwoke a.” Mgbe ahụkwa oke ọkpa kwara akwa.