Matthew 26:8 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Ndị na-eso ụzọ ya hụrụ ihe nwanyị a mere wee iwe nke ukwuu nꞌihi ya. Ha sịrị, “Nke a bụ nnọọ itufu ego!
Igbo 2006
Ma mb͕e ndi nēso uzọ-Ya huru ya, iwe were ha nke-uku, ha si, Èji ila-n'iyì nka me gini?
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ma mgbe ndị na-eso ụzọ ya hụrụ nke a, iwe were ha nke ukwuu. Ha sịrị, “Olee ụdị ịla nʼiyi dị nke a!