Matthew 27:10 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Ha ji ego ahụ zụọ ala onye ọkpụite, dị ka Onyenwe anyị buru ụzọ gwa m.”
Igbo 2006
ha we nye ha iji zuru ubi ọkpu-ite, dika Onye-nwe-ayi nyerem iwu.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ha ji ego ahụ zụọ ubi onye ọkpụ ite, dị ka Onyenwe anyị nyere m iwu.”