Matthew 27:13 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Ya mere, Pailet jụrụ ya sị, “Ị naghị anụ ihe ndị a nile ha na-ebo gị?”
Igbo 2006
Mb͕e ahu Pailat si Ya, Ì nughi ka ọtutu ihe ha nāb͕a àmà megide Gi ra?
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ya mere, Pailet sịrị ya, “Ị naghị anụ ihe ndị a niile ha na-ebo gị?”