Matthew 27:15 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Nꞌoge mmemme ngabiga ọ bụla, ọ bụ omenala na onyeisi ọchịchị obodo na-ahapụrụ ndị Juu otu onye mkpọrọ ndị Juu chọrọ.
Igbo 2006
Ma n'ememe onye-isi nārapuru ọra ndi-Ju otù onye-nkpọrọ, onye ha nāchọ.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ugbu a, ọ bụ omenaala gọvanọ nʼoge mmemme na ọ ga-ahapụ otu onye mkpọrọ, bụ onye igwe mmadụ họọrọ.