Matthew 27:16 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Ma nꞌoge a e nwere otu nwoke nọ nꞌụlọ mkpọrọ nke ọtụtụ mmadụ maara, onye aha ya bụ Barabas.
Igbo 2006
Ma mb͕e ahu ha nwere onye-nkpọrọ onye ọra madu mara, anākpọ Barabas.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ma nʼoge a e nwere otu onye mkpọrọ nke ọtụtụ mmadụ maara nke ọma. A na-akpọ Jisọs Barabas.