Matthew 27:19 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Mgbe Pailet nọkwasịrị nꞌelu oche ikpe ya, nwụnye ya zitere ozi sị ya, “Wepụkwa aka gị nꞌisi nwoke ọma ahụ. Nꞌihi na ahụjuru m anya na nrọ nꞌabalị gara aga nꞌihi ya.”
Igbo 2006
Mb͕e ọ nọkwasiri n'oche-ikpé, nwunye-ya zigara ya, si, Aka-gi adila n'okwu Onye ezi omume ahu: n'ihi na ahujurum ọtutu ihe anya na nrọ ta n'ihi Ya.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Mgbe ọ nọkwasịrị nʼelu oche ikpe ya, nwunye ya zitere ozi sị ya, “Wepụkwa aka gị nʼihe gbasara nwoke onye ezi omume ahụ. Nʼihi na ahụjuru m anya na nrọ nʼabalị gara aga nʼihi ya.”