Matthew 27:21 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Pailet jụkwara ha ọzọ sị, “Nꞌime mmadụ abụọ ndị a onye ka unu chọrọ ka m hapụrụ unu?” Ha nile jiri otu olu sị ya, “Barabas!”
Igbo 2006
Ma onye-isi ahu zara, si ha, Ònye nime madu abua ahu ka unu nāchọ ka m'rapuru unu? Ha we si, Barabas.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ọzọkwa, gọvanọ sịrị ha, “Nʼime mmadụ abụọ ndị a onye ka unu chọrọ ka m hapụrụ unu?” Ha sịrị, “Barabas!”