Matthew 27:26 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Mgbe ahụ Pailet hapụụrụ ha Barabas. Mgbe o tisiri Jisọs ihe o weere ya nyefee nꞌaka ndị agha Rom ka ha kpọgide ya nꞌobe.
Igbo 2006
Mb͕e ahu ọ rapuru ha Barabas: ma ọ rara Jisus nye, mb͕e ọ piasiri Ya ihe, ka ewe kpọgide Ya n'obe.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Mgbe ahụ ọ hapụụrụ ha Barabas. Mgbe ọ pịachara Jisọs ihe, ọ raara ya nye ka ha kpọgide ya nʼobe.