Matthew 27:31 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Mgbe ha mechara Jisọs ihe ọchị, ha yipụrụ ya uwe ahụ na-acha uhie uhie, yikwasịkwa ya uwe nke aka ya. Ha duuru ya pụọ, ịkpọgide ya nꞌobe.
Igbo 2006
Mb͕e ha mesiri Ya ihe-ọchì, ha we yipu Ya uwe ahu, yikwasi Ya uwe-Ya nile, dupuga Ya ikpọgide Ya n'obe.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Mgbe ha ji ya mechaa ihe ọchị, ha yipụrụ ya uwe ahụ, yinyekwa ya uwe nke ya, duuru ya pụọ, ịga kpọgide ya nʼobe.