Matthew 27:34 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Nꞌebe ahụ ka ndị agha ahụ nyere Jisọs mmanya a gwara ọgwụ ka ọ ṅụọ. Mgbe Jisọs detụrụ ya ire, ọ jụrụ ịṅụ ya.
Igbo 2006
ha we nye Ya manya-vine nke agwara òlùlù ka Ọ ṅua: ma mb͕e O deturu ya ire, Ọ chọghi ka Ọ ṅua.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ha nyere ya mmanya a gwara ọgwụ ilu ka ọ ṅụọ. Mgbe o detụrụ ya ire, o kweghị ya ọṅụṅụ.