Matthew 27:36 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Mgbe ha mesịrị nke a, ha nọgidere nꞌebe ahụ na-eche ya nche.
Igbo 2006
ha we nọdu nēche Ya n'ebe ahu.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ha nọdụkwara ala nʼebe ahụ na-eche ya nche.
Recommended Reading