Matthew 27:43 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Ọ na-atụkwasị Chineke obi, na-asị na ya bụ Ọkpara Chineke. Ka anyị leenụ ma Chineke ọ ga-azọpụta ya ugbu a!”
Igbo 2006
Ọ nātukwasi obi-Ya na Chineke; ka Ọ dọputa Ya ub͕u a, ọ buru na Ọ nāchọ Ya: n'ihi na Ọ siri, Abum Ọkpara Chineke.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ọ tụkwasịrị Chineke obi, ọ bụrụ na ọ masịrị Chineke, ya napụta ya ugbua, nʼihi na o kwuru sị, ‘Abụ m Ọkpara Chineke. ’ ”