Matthew 27:47 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Ụfọdụ ndị mmadụ guzo nꞌebe ahụ nụrụ mkpu akwa a sị na ọ bụ Ịlaija ka ọ na-akpọ ka ọ bịa nyere ya aka.
Igbo 2006
Ufọdu n'etiti ndi guzoro n'ebe ahu, mb͕e ha nuru ya, ha we si, Elaija ka Nwoke a nākpọ.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Mgbe ụfọdụ ndị guzo nʼebe ahụ nụrụ nke a, ha sịrị, “Ọ na-akpọ Ịlaịja.”