Matthew 27:49 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Ma ndị ọzọ sịrị, “Cherenụ ka anyị lee ma Ịlaija ọ ga-abịa ịzọpụta ya.”
Igbo 2006
Ndi fọduru we si, Rapu; ka ayi hu ma Elaija nābia izọputa Ya.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ma ndị ọzọ sịrị, “Hapụnụ, ka anyị lee ma Ịlaịja ọ ga-abịa ịzọpụta ya.”