Matthew 27:52 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Ọtụtụ ili meghere. Ọtụtụ ụmụ Chineke, ndị nwụrụ anwụ, ka e mere ka ha si nꞌọnwụ bile.
Igbo 2006
ílì meghe-kwa-ra; ewe me ka aru ọtutu ndi di nsọ ndi raruri ura si n'ọnwu bilie;
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ala ili meghere. A hụrụ ọtụtụ ndị nsọ, ndị nwụrụ anwụ, ka e mere ka ha si nʼọnwụ bilie.