Matthew 27:53 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Mgbe Jisọs sitere nꞌọnwụ bile, ndị ahụ sitere nꞌọnwụ bilie hapụrụ ili ha bata Jerusalem. Ọtụtụ ndị mmadụ hụkwara ha.
Igbo 2006
ha we si n'ebe anēlì ozu puta mb͕e nbilite-n'ọnwu-Ya gasiri, we ba n'obodo nsọ, were onwe-ha gosi ọtutu madu.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Mgbe ha sitere nʼọnwụ bilie, ha hapụrụ ili ha banye nʼime obodo nsọ, gosikwa ọtụtụ mmadụ onwe ha.