Matthew 27:55 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Ọ dị ọtụtụ ụmụ nwanyị si Galili soro Jisọs na-enyere ya aka. Ha nọ ebe dị anya na-ele ya anya nꞌelu obe.
Igbo 2006
Ọtutu ndinyom nọ kwa n'ebe ahu ndi nọ n'ebe di anya nēkiri, ndi si na Galili soro Jisus, nējere Ya ozi:
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ọtụtụ ụmụ nwanyị nọ nʼebe ahụ, ndị guzo nʼebe dị anya na-ele ihe na-eme. Ha si Galili soro Jisọs, na-ejere ya ozi.