Matthew 27:56 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Nꞌime ha bụ Meri Magdalini, na Meri nne Jemes na Josef, na nne Jemes na Jọn bụ ụmụ Zebedi.
Igbo 2006
n'etiti ha ka Meri Magdalini, na Meri nne Jemes na Joses, na nne umu Zebedi, nọ.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Nʼime ha bụ Meri Magdalin, na Meri nne Jemis na Josef, na nne ụmụ Zebedi.