Matthew 27:57 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Mgbe o ruru anyasị, otu onye ọgaranya si Arimatia aha ya bụ Josef, onye bụkwa otu nꞌime ndị na-eso Jisọs,
Igbo 2006
Ma mb͕e o ruru anyasi, otù ọgaranya, aha-ya bu Josef, onye ya onwe-ya bu kwa onye nēso uzọ Jisus, si n'Arimatia bia:
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Mgbe o ruru anyasị, otu onye ọgaranya si Arimatia aha ya bụ Josef. Onye ya onwe ya bụkwa onye na-eso ụzọ Jisọs,