Matthew 27:61 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Meri Magdalini na Meri nke ọzọ nọdụkwara ala na-ele ili ahụ anya.
Igbo 2006
Ma Meri Magdalini na Meri ọzọ nọ n'ebe ahu, nānọdu na ncherita-iru ílì ahu.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Meri Magdalin na Meri nke ọzọ nọ na-ebe ahụ, ha nọdụrụ ala na ncherita ihu ili ahụ.