Matthew 27:65 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Pailet zara ha sị, “Werenụ ndị nche unu, ndị na-eche nche nꞌụlọ nsọ ukwu unu, ka ha gaa chezie ili ahụ dị ka unu si chọọ.”
Igbo 2006
Pailat siri ha, Unu nwere òtù ndi-nche: labanu, mechienu ya si-ike, dika unu matara.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Pailet gwara ha sị, “Unu nwere otu ndị agha na-eche nche, kpọrọnụ ha gaa mechisie ili ahụ ike dị ka unu si maara eme.”