Matthew 27:7 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Mgbe ha gbasịrị izu, ha kwekọtara iwere ego ahụ zụta ala nꞌaka otu ọkpụite. Ha mere ala ahụ ka ọ bụrụ ebe a na-eli ndị ọbịa.
Igbo 2006
Ha we b͕a ìzù, chiri ha zuta ubi ọkpu-ite, ilì ndi-ọbìa.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Mgbe ha gbasịrị izu, ha kwekọtara ma were ego ahụ zụta ala nʼaka otu ọkpụ ite. Ha mere ala ahụ ka ọ bụrụ ebe a na-eli ndị ọbịa.