Matthew 28:1 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Nꞌisi ụtụtụ Sọnde, mgbe chi na-abọ nke nta nke nta, Meri Magdalini na Meri nke ọzọ, gara ile anya nꞌili ahụ.
Igbo 2006
Ma mb͕e ubọchi-izu-ike nāgwu, mb͕e chi ubọchi mbu n'ízù ubọchi asa nābọ, Meri Magdalini na Meri ọzọ biara ile ílì ahu.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Mgbe ụbọchị izuike gasịrị, nʼisi ụtụtụ ụbọchị mbụ nʼime izu ụka, Meri Magdalin na Meri nke ọzọ, gara ka ha lee ili ahụ.