Matthew 28:11 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Mgbe ụmụ nwanyị ahụ nọ nꞌụzọ na-alọghachi, ụfọdụ ndị agha chere ili ahụ nche batara nꞌime obodo. Ha gara kọọrọ ndị isi nchụaja ihe nile mere.
Igbo 2006
Ma mb͕e ha nāga, le, ufọdu nime òtù ndi-nche batara n'obodo ahu, kọrọ ndi-isi-nchu-àjà ihe nile mere.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Mgbe ha na-aga, ụfọdụ ndị agha chere ili ahụ nche batara nʼime obodo. Ha gara kọọrọ ndịisi nchụaja ihe niile mere.