Matthew 28:13 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
ka ndị agha ahụ ghaa ụgha sị na ha na-arahụ ụra nꞌabalị ahụ mgbe ndị na-eso ụzọ Jisọs bịara buru ozu ya.
Igbo 2006
si, Sinu, Ndi nēso uzọ-Ya biara n'abali, zuru Ya n'ori mb͕e ayi nāraru ura.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
sị ha, “Ihe a ka unu ga-ekwu, ‘Ndị na-eso ụzọ ya bịara nʼabalị zuru ya nʼohi mgbe anyị nọ na-arahụ ụra.’