Matthew 28:14 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Ha kwekwara ndị agha ahụ nkwa sị, “Ọ bụrụ na onyeisi ọchịchị obodo anụ ihe mere, anyị bụ ndị isi nchụaja na ndị okenye obodo ga-anọchite anya unu nꞌihu ya. Unu echegbula onwe unu, nꞌihi na ihe nile ga-adịcha mma.”
Igbo 2006
Ọ buru kwa na nka ruru nti onye-isi, ayi onwe-ayi gārafu ya, me ka unu ghara icheb͕u onwe-unu.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ọ bụrụ na nke a eruo gọvanọ ntị, anyị ga-emeta ya mma, ma mee ka unu pụọ na nsogbu.”