Matthew 28:16 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Ndị na-eso ụzọ Jisọs iri na otu fọdụrụ gaara nꞌelu ugwu dị na Galili, ebe Jisọs gwara ha na ha ga-achọta ya.
Igbo 2006
Ma ndikom iri na otù ahu ndi nēso uzọ-Ya gara Galili, rue ugwu ebe Jisus gwara ha.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ma ndị ikom iri na otu ahụ bụ ndị na-eso ụzọ ya gara Galili, nʼelu ugwu ebe Jisọs gwara ha gaa.