Matthew 28:3 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Ihu mmụọ ozi ahụ na-enwu dị ka amụma. Uwe ya na-achakwa ọcha dị ka ogho.
Igbo 2006
Oyiyi-ya di ka àmùmà, uwe-ya nācha kwa ucha dika snow:
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ihu ya na-enwu dị ka amụma. Uwe ya na-achakwa ọcha dị ka akụmmiri igwe.