Matthew 28:6 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Ọ nọkwaghị nꞌebe a. O sitela nꞌọnwụ bilie, dị ka ọ gwara unu. Bịanụ lee ebe ha nyibere ahụ ya mgbe ha bubatara ya na mbụ.
Igbo 2006
Ọ nọghi n'ebe a; n'ihi na emere ka O si n'ọnwu bilie, dika O kwuru. Bianu, le ebe Ọ tọb͕ọrọ.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ọ nọkwaghị nʼebe a. O sitela nʼọnwụ bilie, dị ka o si kwuo. Bịanụ lee ebe ọ tọgbọburu.