Matthew 3:15 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Ma Jisọs zara sị ya, “Biko mee m baptizim, nꞌihi na ọ dị mma ime ihe Chineke chọrọ.” Jọn mere ya baptizim.
Igbo 2006
Ma Jisus zara, si ya, Kwerem ub͕u a: n'ihi na otú a ka ọ kwesiri ayi imezu ezi omume nile. Mb͕e ahu o kwere Ya.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ma Jisọs zara ya sị, “Kwere ka ọ dịrị otu a ugbu a, o kwesiri ka anyị mezuo ezi omume niile.” Mgbe ahụ Jọn kwenyere.