Matthew 3:4 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Jọn yi uwe e ji ajị inyinya kamel mee. O kekwara akpụkpọ anụ dị warara nꞌukwu ya. Nri ya bụ igurube na mmanụ anụ.
Igbo 2006
Ma Jọn onwe-ya nwere uwe-oyiyi-ya nke aji camel, nēke kwa akpukpọ-ọkiké n'úkwù-ya; nri-ya bu kwa igurube na manu-aṅu nke ọhia.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Jọn yi uwe e ji ajị ịnyịnya kamel mee. O kekwara ihe okike ukwu nke akpụkpọ anụ nʼukwu ya. Nri ya bụ igurube na mmanụ aṅụ.