Matthew 3:5 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Nꞌoge ahụ, ọtụtụ ndị mmadụ, ndị sitere Jerusalem na ndị si nꞌakụkụ Jọdan, na obodo ndị ọzọ na Judia, bịara ige ya ntị.
Igbo 2006
Mb͕e ahu Jerusalem, na Judia nile, na ala nile di Jọdan buruburu, nāpukuru ya;
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Nʼoge ahụ, ndị mmadụ sitere Jerusalem, na Judịa niile, nʼala niile dị Jọdan gburugburu, na-apụkwuru ya.