Matthew 4:15 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
“Ala Zebulọn na Naftalị, nke dị nꞌakụkụ osimiri Jọdan na Galili, ebe ọtụtụ ndị mba ọzọ bi. Nꞌebe ahụ,
Igbo 2006
Ala Zebulun na ala Naftali, N'uzọ oké osimiri, n'ofè Jọdan, Galili nke ndi-mba ọzọ,
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
“Ala Zebụlọn na ala Naftalị, nke dị nʼakụkụ osimiri, nʼofe Jọdan, Galili nke ndị mba ọzọ,