Matthew 4:2 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Iri ụbọchị anọ, ehihie na abalị, Jisọs nọrọ na-erighị nri ọ bụla. Agụụ gụrụ ya nke ukwuu.
Igbo 2006
Mb͕e O busiri ọnu ọgu ubọchi abua ehihie na abali, emesia agu guru Ya.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Mgbe o busiri ọnụ iri ụbọchị anọ ehihie na abalị, agụụ gụrụ ya nke ukwuu.