Matthew 4:5 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Ọzọ, ekwensu duuru ya gaa guzo nꞌebe dịkarịsịrị elu nke ụlọ nsọ ukwu Chineke dị na Jerusalem sị ya,
Igbo 2006
Mb͕e ahu ekwensu kuru Ya bà n'obodo nsọ; o we guzo Ya n'elu akuku ulo uku Chineke,
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Mgbe ahụ, ekwensu duuru ya baa nʼobodo nsọ ahụ, mee ka o guzo nʼebe dịkarịsịrị elu nke ụlọnsọ ukwu,