Matthew 5:21 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
“Iwu Mosisi sị onye ọ bụla egbula mmadụ. Ọ bụrụ na onye ọ bụla egbuo mmadụ, a ga-akpọta ya nꞌihu ndị ga-ekpe ya ikpe.
Igbo 2006
Unu nuru na agwara ndi-ochie, si, Eb͕ula madu; ma onye ọ bula nke b͕uru madu gēnye onwe-ya n'aka ikpé:
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
“Unu nụrụ na-agwara ndị mmadụ nʼoge gara aga, sị, ‘Onye egbula mmadụ, onye ọbụla gburu mmadụ a ga-ekpe ya ikpe.’