Matthew 5:26 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Nꞌezie, ọ bụrụ na ikpe gị eruo ụlọ ikpe, ị gaghị e si nꞌebe ahụ pụta, ma ị kwụsịghị ụgwọ nile i ji.
Igbo 2006
N'ezie asim i, I gaghi-aputa n'ebe ahu ma-ọli, rue mb͕e i gākwughachi farthing ikpe-azu.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Nʼezie, agwa m gị, ị gaghị e si nʼebe ahụ pụta ruo mgbe ị kwụghachiri kobo niile i ji.